Ọpụpụ 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Cheta ụbọchị izu ike ka i doo ya nsọ,+ Ọpụpụ 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu ga na-edebe ụbọchị izu ike, n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye unu.+ Onye ọ bụla merụrụ ya, a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụrụ na e nwee onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+
14 Unu ga na-edebe ụbọchị izu ike, n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye unu.+ Onye ọ bụla merụrụ ya, a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụrụ na e nwee onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+