Ezra 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka eze mara na anyị gara n’ógbè Juda a na-achị achị,+ n’ụlọ Chineke ukwu ahụ,+ e ji nnukwu nkume na-ewu ya, a na-etinyekwa osisi ná mgbidi ya; e jikwa ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ ahụ, ọ na-agakwa n’ihu n’aka ha. Ekliziastis 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 oge igbu egbu+ na oge ịgwọ agwọ;+ oge ịkwatu akwatu na oge iwu ihe;+ Ndị Kọlọsi 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,
8 Ka eze mara na anyị gara n’ógbè Juda a na-achị achị,+ n’ụlọ Chineke ukwu ahụ,+ e ji nnukwu nkume na-ewu ya, a na-etinyekwa osisi ná mgbidi ya; e jikwa ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ ahụ, ọ na-agakwa n’ihu n’aka ha.
23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,