Levitikọs 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe ahụ, o kekwasịrị ya akpa obi+ ma tinye Yurim na Tọmịm+ n’akpa obi ahụ. Diuterọnọmi 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+
8 O kwukwara banyere Livaị, sị:+“Tọmịm gị na Yurim+ gị dịịrị onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ,+Onye i lere ule na Masa.+Ị malitere ịgbaso ya mgba n’akụkụ mmiri Meriba,+