15 Mgbe a gụsịrị Iwu+ ahụ na Akwụkwọ Ndị Amụma n’ihu ọha, ndị isi oche+ ụlọ nzukọ zigaara ha ozi, sị: “Ụmụnna anyị, ọ bụrụ na unu nwere okwu agbamume ọ bụla unu ga-agwa ndị a, kwuonụ ya.”
21 N’ihi na site n’oge ochie, e nwere ndị na-ekwusa ihe e dere n’akwụkwọ Mozis n’obodo dị iche iche, n’ihi na a na-agụpụta ihe ndị ahụ n’ụlọ nzukọ dị iche iche kwa ụbọchị izu ike.”+