-
Esta 3:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 E wee kpọkọta ndị odeakwụkwọ eze+ n’ọnwa mbụ, n’abalị nke iri na atọ ya, e dekwara+ iwu niile Heman nyere ndị setrap eze na ndị gọvanọ na-achị ógbè dị iche iche,+ ndị isi nke ndị dị iche iche, nke ógbè ọ bụla, otú ha si ede ihe,+ ndị nke ọ bụla n’asụsụ ha; e dere ya n’aha+ Eze Ahazuirọs, jirikwa mgbaaka eze ji aka ihe akara kaa ya akara.+
-