Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+ Jeremaya 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 I ji aka gị gbahapụ ihe nketa gị, nke m nyere gị.+ M ga-emekwa ka i jeere ndị iro gị ozi n’ala ị na-amaghị;+ n’ihi na iwe m amụnyewo unu ọkụ.+ Ọ ga na-erekwa ruo mgbe a na-akaghị aka.”
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
4 I ji aka gị gbahapụ ihe nketa gị, nke m nyere gị.+ M ga-emekwa ka i jeere ndị iro gị ozi n’ala ị na-amaghị;+ n’ihi na iwe m amụnyewo unu ọkụ.+ Ọ ga na-erekwa ruo mgbe a na-akaghị aka.”