Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ Jenesis 31:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nna unu nwara ịghọgbu m, ọ gbanwewokwa ụgwọ ọrụ m ugboro iri, ma Chineke ekweghị ka o merụọ m ahụ́.+ Diuterọnọmi 33:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+ Abụ Ọma 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mmụọ ozi Jehova na-ama ụlọikwuu gburugburu ndị na-atụ egwu ya,+Ọ na-anapụtakwa ha.+ Abụ Ọma 105:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O kweghị ka mmadụ ọ bụla rigbuo ha,+Kama ọ baara ndị eze mba n’ihi ha,+ 1 Pita 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu ndị ike Chineke na-echebe site n’okwukwe+ maka nzọpụta+ a na-aga ikpughe+ n’oge ikpeazụ.+
15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
7 Nna unu nwara ịghọgbu m, ọ gbanwewokwa ụgwọ ọrụ m ugboro iri, ma Chineke ekweghị ka o merụọ m ahụ́.+
27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+
14 O kweghị ka mmadụ ọ bụla rigbuo ha,+Kama ọ baara ndị eze mba n’ihi ha,+ 1 Pita 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 unu ndị ike Chineke na-echebe site n’okwukwe+ maka nzọpụta+ a na-aga ikpughe+ n’oge ikpeazụ.+