Aịzaya 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke na-agbanahụ ụda nke ihe ọ na-atụ ụjọ ya ga-adaba n’olulu, onye ọ bụla nke sikwa n’olulu na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.+ N’ihi na a ga-emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’elu,+ ntọala niile nke ala a ga-amakwa jijiji.+ Emọs 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+
18 Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke na-agbanahụ ụda nke ihe ọ na-atụ ụjọ ya ga-adaba n’olulu, onye ọ bụla nke sikwa n’olulu na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.+ N’ihi na a ga-emeghe ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’elu,+ ntọala niile nke ala a ga-amakwa jijiji.+
2 Ọ bụrụ na ha egwuo ala wee banye n’ime Shiol, aka m ga-esi n’ebe ahụ kpụrụ ha;+ ọ bụrụ na ha arịgoo n’eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ kpụdata ha.+