6 Ịnyịnya ọhịa+ eguzorowo otu ebe n’elu ugwu nta ndị ọhịa na-adịghị; ha ekuwo ume ọkụ ọkụ dị ka nkịta ọhịa; anya ha adịkwaghị ahụ ụzọ n’ihi na ahịhịa ndụ adịghị.+
14 N’ihi na a gbahapụwo ụlọ elu ya,+ mkpọtụ nke na-eme n’obodo akwụsịwo; Ofel+ na ụlọ nche aghọwo ala tọgbọrọ nkịtị, bụ́ ebe ịnyịnya ọhịa na-aṅụrị ọṅụ, ebe ìgwè anụ ga na-ata nri ruo mgbe a na-akaghị aka;