Diuterọnọmi 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mozis gbara otu narị afọ na iri abụọ mgbe ọ nwụrụ.+ Anya ya adịghị ahụ inyoghi inyoghi,+ ume ka dịkwa ya n’ahụ́.+ Job 42:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe nke a gasịrị, Job dịrị ndụ ruo otu narị afọ na iri anọ,+ wee hụ ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya,+ ọgbọ anọ. Abụ Ọma 103:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye na-eme ka oge ndụ gị niile jupụta n’ihe ọma;+Oge ntorobịa gị na-adịkwa ọhụrụ dị ka nke ugo.+
7 Mozis gbara otu narị afọ na iri abụọ mgbe ọ nwụrụ.+ Anya ya adịghị ahụ inyoghi inyoghi,+ ume ka dịkwa ya n’ahụ́.+
16 Mgbe nke a gasịrị, Job dịrị ndụ ruo otu narị afọ na iri anọ,+ wee hụ ụmụ ya na ụmụ ụmụ ya,+ ọgbọ anọ.