Abụ Ọma 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị na-edoziri m tebụl n’ihu ndị iro m.+I tewo isi m mmanụ;+Iko m juru n’ọnụ.+ Abụ Ọma 65:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị. 1 Timoti 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Na-enye ndị bara ọgaranya+ n’usoro ihe dị ugbu a iwu ka ha ghara inwe anya dị elu,+ ka ha nweekwa olileanya, ọ bụghị n’akụnụba ndị a na-ejighị n’aka,+ kama n’ebe Chineke nọ bụ́ onye na-enye anyị ihe niile n’ụba ka anyị wee nwee ọṅụ;+
4 Obi ụtọ na-adịrị onye ị họọrọ, nke i mekwara ka ọ bịaruo nso,+Ka o wee biri n’ogige gị.+Ihe ọma nke dị n’ụlọ gị,+Bụ́ ebe nsọ nke ụlọ nsọ gị,+ ga-eme ka afọ ju anyị.
17 Na-enye ndị bara ọgaranya+ n’usoro ihe dị ugbu a iwu ka ha ghara inwe anya dị elu,+ ka ha nweekwa olileanya, ọ bụghị n’akụnụba ndị a na-ejighị n’aka,+ kama n’ebe Chineke nọ bụ́ onye na-enye anyị ihe niile n’ụba ka anyị wee nwee ọṅụ;+