9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+
19 gị onye nzube ya dị ebube+ na onye ọrụ ya dị ukwuu,+ onye ji anya ya ahụ ụzọ niile nke ụmụ mmadụ,+ iji kwụọ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ụzọ ya si dị nakwa dị ka ihe o metara si dị;+