Abụ Ọma 18:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ọ na-eme ka m gbapụ n’aka ndị iro m iwe ji;+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m,+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+ Abụ Ọma 144:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-enye ndị eze nzọpụta,+Onye na-atọhapụ Devid bụ́ ohu ya n’aka mma agha ọjọọ.+
48 Ọ na-eme ka m gbapụ n’aka ndị iro m iwe ji;+Ị ga-ebulikwa m elu ka m karịa ndị na-ebili imegide m,+Ị ga-anapụta m n’aka onye na-eme ihe ike.+