1 Samuel 17:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Taa, Jehova ga-enyefe gị n’aka m,+ m ga-egbukwa gị ma bepụ gị isi; taa, m ga-ewerekwa ozu ndị agha Filistia nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa;+ ndị bi n’ụwa dum ga-amarakwa na Izrel nwere Chi.+ 2 Samuel 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka+ wee gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị ikom Devid ṅụụrụ ya iyi, sị: “Ị gaghịzi eso anyị na-aga agha,+ ka ị ghara imenyụ+ oriọna+ Izrel!”
46 Taa, Jehova ga-enyefe gị n’aka m,+ m ga-egbukwa gị ma bepụ gị isi; taa, m ga-ewerekwa ozu ndị agha Filistia nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa;+ ndị bi n’ụwa dum ga-amarakwa na Izrel nwere Chi.+
17 Ozugbo ahụ, Abishaị+ nwa Zeruya bịara nyere ya aka+ wee gbuo onye Filistia ahụ. N’oge ahụ, ndị ikom Devid ṅụụrụ ya iyi, sị: “Ị gaghịzi eso anyị na-aga agha,+ ka ị ghara imenyụ+ oriọna+ Izrel!”