Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sị: “Mụ onwe m emewo ka eze m nọdụ n’ocheeze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.”+ 1 Pita 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha nọ na-eme nchọpụta banyere oge ọ bụ kpọmkwem+ ma ọ bụ ụdị oge nke mmụọ+ ahụ dị n’ime ha na-egosi banyere Kraịst,+ mgbe ọ gbara àmà tupu oge eruo banyere ahụhụ Kraịst+ ga-ata, banyekwara ebube+ nke ga-esochi ya.
11 Ha nọ na-eme nchọpụta banyere oge ọ bụ kpọmkwem+ ma ọ bụ ụdị oge nke mmụọ+ ahụ dị n’ime ha na-egosi banyere Kraịst,+ mgbe ọ gbara àmà tupu oge eruo banyere ahụhụ Kraịst+ ga-ata, banyekwara ebube+ nke ga-esochi ya.