2 Samuel 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ mmụọ Jehova kwuru okwu site n’ọnụ m,+Okwu ya dịkwa n’ire m.+ Aịzaya 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova wee sị m: “Were mbadamba ihe buru ibu,+ jiri mkpịsị nke mmadụ efu ji ede ihe dee ‘Meha-shalal-hash-baz’ n’elu ya. Jeremaya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Gịnị mere unu ga-eji sị: “Anyị maara ihe, iwu Jehova dịkwa anyị n’aka”?+ N’ezie, mkpịsị ụgha+ nke ndị odeakwụkwọ arụwo ọrụ naanị n’okwu ụgha.
8 Jehova wee sị m: “Were mbadamba ihe buru ibu,+ jiri mkpịsị nke mmadụ efu ji ede ihe dee ‘Meha-shalal-hash-baz’ n’elu ya.
8 “‘Gịnị mere unu ga-eji sị: “Anyị maara ihe, iwu Jehova dịkwa anyị n’aka”?+ N’ezie, mkpịsị ụgha+ nke ndị odeakwụkwọ arụwo ọrụ naanị n’okwu ụgha.