Abụ Ọma 125:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Zekaraya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru.
125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
5 Mụ onwe m ga-aghọkwara ya mgbidi nke ọkụ gbaa gburugburu,+ ebube m ga-ejupụtakwa n’ime ya,”’”+ ka Jehova kwuru.