Abụ Ọma 39:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila. Jems 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+
5 Lee! I mewo ka ụbọchị m dị naanị ole na ole;+Oge ndụ m dị ka ihe efu n’ihu gị.+N’ezie, mmadụ niile bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ,+ n’agbanyeghị na ha kwụsiri ike. Sila.
11 N’ihi na anyanwụ na-awa wee nwe oké okpomọkụ, meekwa ka ahịhịa ndụ kpọnwụọ, okooko ya na-adapụkwa, mma ọ mara n’ile anya alaakwa n’iyi. Otú ahụkwa ka onye bara ọgaranya ga-akpọnwụ n’ụzọ ndụ ya.+