Abụ Ọma 110:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+ Matiu 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+
3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+
41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+