Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Aịzaya 53:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị niile awagharịwo dị ka atụrụ;+ onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya; Jehova emewokwa ka onye ahụ buru njehie anyị niile.+ Jeremaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha. Zefanaya 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 bipụkwa ndị na-ala azụ iso Jehova+ nakwa ndị na-achọghị Jehova, bụ́ ndị na-ajụghị ase ya.”+
5 N’ihi ya, Jehova hụrụ na ihe ọjọọ nke mmadụ dị ukwuu n’ụwa nakwa na ihe niile obi ya na-eche+ mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
6 Anyị niile awagharịwo dị ka atụrụ;+ onye ọ bụla n’ime anyị gawara n’ụzọ nke ya; Jehova emewokwa ka onye ahụ buru njehie anyị niile.+
6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha.