Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 15:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “Ọ na-ewute m+ na m mere ka Sọl bụrụ eze, n’ihi na ọ kwụsịwo+ iso m, o meghịkwa ihe m kwuru.”+ O wutekwara Samuel,+ o wee na-etiku Jehova abalị ahụ dum.+

  • Aịzaya 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ahụhụ ga-adịrị mba nke na-eme mmehie,+ ndị njehie na-anyịgbu, mkpụrụ nke na-eme ihe ọjọọ,+ ụmụ na-eweta mbibi!+ Ha ahapụwo Jehova,+ ha elelịwokwa Onye Nsọ Izrel,+ ha alaghachiwo azụ.+

  • Aịzaya 9:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ bụ ya mere na Jehova agaghị aṅụrị ọṅụ ọbụna n’ihi ụmụ okorobịa ha,+ ọ gaghịkwa emere ụmụ ha na-enweghị nna nakwa ndị inyom ha di ha nwụrụ ebere; n’ihi na ha niile bụ ndị si n’ezi ofufe dapụ+ na ndị na-eme ihe ọjọọ, ọnụ niile na-ekwukwa okwu nzuzu. N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.+

  • Jeremaya 2:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 ‘n’ihi na ndị m mere ihe abụọ dị njọ: Ha ahapụwo mụ onwe m,+ bụ́ isi iyi nke mmiri na-enye ndụ,+ ka ha wee gwuoro onwe ha olulu, olulu gbawara agbawa, ndị na-apụghị ichedo mmiri.’

  • Ndị Hibru 3:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịmalite inwe ajọ obi nke na-enweghị okwukwe site n’ịhapụ Chineke dị ndụ;+

  • Ndị Hibru 10:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya