Abụ Ọma 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, nụrụ ihe ziri ezi; ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị;+Ṅaa ntị n’ekpere m ji egbugbere ọnụ nke aghụghọ na-adịghị na-ekpe.+ Abụ Ọma 55:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Chineke, biko, ṅaa ntị n’ekpere m;+Ajụkwala ige ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i meere m amara.+ Ndị Filipaị 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+
17 Jehova, biko, nụrụ ihe ziri ezi; ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị;+Ṅaa ntị n’ekpere m ji egbugbere ọnụ nke aghụghọ na-adịghị na-ekpe.+
6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+