Abụ Ọma 115:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ ga-agọzi ndị na-atụ egwu Jehova,+Ma ndị nta ma ndị ukwu.+ Malakaị 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, ndị na-atụ egwu Jehova+ nọ na-akparịta ụka, otu onye na ibe ya, Jehova nọkwa na-ege ntị ma na-anụ ihe ha na-ekwu.+ E wee malite ide akwụkwọ ncheta n’ihu ya+ maka ndị na-atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na-echebara aha ya echiche.+
16 N’oge ahụ, ndị na-atụ egwu Jehova+ nọ na-akparịta ụka, otu onye na ibe ya, Jehova nọkwa na-ege ntị ma na-anụ ihe ha na-ekwu.+ E wee malite ide akwụkwọ ncheta n’ihu ya+ maka ndị na-atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na-echebara aha ya echiche.+