Abụ Ọma 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+ Abụ Ọma 46:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị;+Chineke Jekọb bụụrụ anyị ebe dị elu e wusiri ike.+ Sila. Abụ Ọma 62:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ezie, ọ bụ oké nkume m na nzọpụta m, ebe m dị elu e wusiri ike;+A gaghị eme ka m maa jijiji.+
2 Jehova bụ nkume m dị elu na ebe m e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m bụ oké nkume m. M ga-agbaba n’ime ya,+Ọta m na mpi nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike.+