Abụ Ọma 66:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Tikuonụ Chineke mkpu mmeri, unu niile ndị bi n’ụwa.+ Abụ Ọma 98:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova emewo ka a mara nzọpụta ya;+O kpughewo ezi omume ya n’anya mba dị iche iche.+ Aịzaya 49:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee sị: “Ọ bụghịrị gị obere ihe na ị ga-abụ ohu m iji mee ka ebo niile nke Jekọb bilie nakwa iji kpọghachite ndị Izrel e chebere echebe.+ Enyewokwa m gị ka ị bụrụ ìhè nke mba niile,+ ka nzọpụta m wee ruo nsọtụ ụwa.”+ Luk 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ihi na anya m ahụwo onye ị ga-esi n’aka ya weta nzọpụta,+ Ọrụ Ndịozi 28:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, maranụ na e zipụworo ndị mba ọzọ ozi a banyere otú Chineke ga-esi weta nzọpụta;+ n’ezie, ha ga-ege ntị na ya.”+ Taịtọs 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na e mewo ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ nke na-enye ụdị mmadụ niile+ nzọpụta,+ pụta ìhè.+
6 O wee sị: “Ọ bụghịrị gị obere ihe na ị ga-abụ ohu m iji mee ka ebo niile nke Jekọb bilie nakwa iji kpọghachite ndị Izrel e chebere echebe.+ Enyewokwa m gị ka ị bụrụ ìhè nke mba niile,+ ka nzọpụta m wee ruo nsọtụ ụwa.”+
28 Ya mere, maranụ na e zipụworo ndị mba ọzọ ozi a banyere otú Chineke ga-esi weta nzọpụta;+ n’ezie, ha ga-ege ntị na ya.”+
11 N’ihi na e mewo ka obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ,+ nke na-enye ụdị mmadụ niile+ nzọpụta,+ pụta ìhè.+