Abụ Ọma 22:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma abụ m idide,+ abụghị m mmadụ,Onye ndị mmadụ na-akọcha nakwa onye ndị mmadụ na-eleda anya.+ Abụ Ọma 44:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, ọ bụ n’ihi gị ka e ji na-egbu anyị ogologo ụbọchị dum;E werewo anyị dị ka atụrụ a ga-egbu egbu.+ Jeremaya 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gị onwe gị maara.+ Jehova, biko, cheta m+ ma chee ihu n’ebe m nọ ma bọọrọ m ọbọ n’ahụ́ ndị na-akpagbu m.+ Ewepụla ndụ m n’ihi eweghị iwe ọsọ ọsọ gị.+ Mara na mụ onwe m eburuwo nkọcha n’ihi gị.+ Matiu 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Obi ụtọ na-adịrị unu mgbe ndị mmadụ na-akọcha+ unu ma na-akpagbu+ unu, na-aghagide unu ụgha, na-ekwukwa ụdị ihe ọjọọ niile megide unu n’ihi m.
22 Ma, ọ bụ n’ihi gị ka e ji na-egbu anyị ogologo ụbọchị dum;E werewo anyị dị ka atụrụ a ga-egbu egbu.+
15 Gị onwe gị maara.+ Jehova, biko, cheta m+ ma chee ihu n’ebe m nọ ma bọọrọ m ọbọ n’ahụ́ ndị na-akpagbu m.+ Ewepụla ndụ m n’ihi eweghị iwe ọsọ ọsọ gị.+ Mara na mụ onwe m eburuwo nkọcha n’ihi gị.+
11 “Obi ụtọ na-adịrị unu mgbe ndị mmadụ na-akọcha+ unu ma na-akpagbu+ unu, na-aghagide unu ụgha, na-ekwukwa ụdị ihe ọjọọ niile megide unu n’ihi m.