36 Ma otu onye gbaara ọsọ wee mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo amị, wee malite inye ya ka ọ ṅụọ,+ sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”+
29 Otu ite nke mmanya gbara ụka juru dọrọ n’ebe ahụ. Ya mere, ha weere ogbo nke mmanya ahụ gbara ụka juru, fanye ya n’okporo osisi hisop, welie ya tinye n’ọnụ ya.+