Abụ Ọma 69:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Kama ha nyere m ahịhịa na-egbu mmadụ ka m taa,+Ha nwakwara ime ka m ṅụọ mmanya gbara ụka mgbe akpịrị na-akpọ m nkụ.+ Matiu 27:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ozugbo ahụ, otu onye n’ime ha gbaara ọsọ were ogbo, mikpuo ya n’ime mmanya gbara ụka,+ dokwasịkwa ya n’okporo amị wee malite inye ya ka ọ ṅụọ.+ Mak 15:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma otu onye gbaara ọsọ wee mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo amị, wee malite inye ya ka ọ ṅụọ,+ sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”+ Luk 23:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ọbụna ndị agha ji ya mee ihe ọchị,+ bịaruo ya nso ma nye ya mmanya gbara ụka,+
21 Kama ha nyere m ahịhịa na-egbu mmadụ ka m taa,+Ha nwakwara ime ka m ṅụọ mmanya gbara ụka mgbe akpịrị na-akpọ m nkụ.+
48 Ozugbo ahụ, otu onye n’ime ha gbaara ọsọ were ogbo, mikpuo ya n’ime mmanya gbara ụka,+ dokwasịkwa ya n’okporo amị wee malite inye ya ka ọ ṅụọ.+
36 Ma otu onye gbaara ọsọ wee mikpuo ogbo n’ime mmanya gbara ụka, dokwasị ya n’okporo amị, wee malite inye ya ka ọ ṅụọ,+ sị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa kpọdata ya.”+