Abụ Ọma 53:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi, meekwa arụ n’ajọ omume ha mere;+Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+ 2 Pita 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ha na-ekwu oké okwu ndị na-abaghị uru, ha na-ejikwa ọchịchọ anụ ahụ́+ na àgwà rụrụ arụ na-arata+ ndị ka si n’etiti ndị na-eme omume njehie pụta.+
53 Onye nzuzu asịwo n’obi ya:“Jehova adịghị.”+Ha emewo omume na-eweta mbibi, meekwa arụ n’ajọ omume ha mere;+Ọ dịghị onye na-eme ihe ọma.+
18 N’ihi na ha na-ekwu oké okwu ndị na-abaghị uru, ha na-ejikwa ọchịchọ anụ ahụ́+ na àgwà rụrụ arụ na-arata+ ndị ka si n’etiti ndị na-eme omume njehie pụta.+