Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ Ndị Rom 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
6 Otú ọ dị, ọ bụghị dị ka à ga-asị na okwu Chineke emezughị.+ N’ihi na ọ bụghị ndị niile si n’Izrel pụta bụ “Izrel” n’ezie.+