Ọpụpụ 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+ Abụ Ọma 72:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+
31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+
8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+