Abụ Ọma 72:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ugwu ukwu na ugwu nta bugara ndị gị udo,+Bụ́ nke e nwetara site n’ezi omume. Aịzaya 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ihe ezi omume ahụ ga-arụpụta bụ udo;+ ihe ga-esikwa n’ezi omume ahụ pụta bụ ịnọ jụụ na ịnọ n’obi iru ala ruo mgbe ebighị ebi.+
17 Ihe ezi omume ahụ ga-arụpụta bụ udo;+ ihe ga-esikwa n’ezi omume ahụ pụta bụ ịnọ jụụ na ịnọ n’obi iru ala ruo mgbe ebighị ebi.+