Abụ Ọma 72:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ugwu ukwu na ugwu nta bugara ndị gị udo,+Bụ́ nke e nwetara site n’ezi omume. Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 165 Ndị hụrụ iwu gị n’anya nwere udo dị ukwuu,+Ọ dịghịkwa ihe na-eme ka ha sụọ ngọngọ.+ Aịzaya 55:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “N’ihi na unu ga-eji ọṅụ pụta,+ a ga-ejikwa udo kpọbata unu.+ Ugwu ukwu na ugwu nta ga-eti mkpu ọṅụ n’ihu unu,+ osisi niile dị n’ọhịa ga-akụkwa aka.+ Ndị Rom 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na alaeze Chineke+ abụghị iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ,+ kama ọ bụ ezi omume+ na udo+ na ọṅụ+ nke na-esite na mmụọ nsọ.
12 “N’ihi na unu ga-eji ọṅụ pụta,+ a ga-ejikwa udo kpọbata unu.+ Ugwu ukwu na ugwu nta ga-eti mkpu ọṅụ n’ihu unu,+ osisi niile dị n’ọhịa ga-akụkwa aka.+
17 N’ihi na alaeze Chineke+ abụghị iri ihe oriri na ịṅụ ihe ọṅụṅụ,+ kama ọ bụ ezi omume+ na udo+ na ọṅụ+ nke na-esite na mmụọ nsọ.