1 Ndị Eze 8:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Gee ntị n’arịrịọ ohu gị na-arịọ ka i meere ya amara+ nakwa nke ndị gị Izrel chere ihu n’ebe a na-arịọ; gị onwe gị nọrọkwa n’ebe obibi gị n’eluigwe nụrụ,+ nụrụ ya ma gbaghara.+ Abụ Ọma 79:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka ị nụ ude onye mkpọrọ na-asụ.+Dị ka ogwe aka gị si dị ukwuu, chebe ndị a mara ikpe ọnwụ.+
30 Gee ntị n’arịrịọ ohu gị na-arịọ ka i meere ya amara+ nakwa nke ndị gị Izrel chere ihu n’ebe a na-arịọ; gị onwe gị nọrọkwa n’ebe obibi gị n’eluigwe nụrụ,+ nụrụ ya ma gbaghara.+