Job 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O mewokwa ka ụmụnne m nọrọ m n’ebe dị anya,+Ndị maara m esiwo ọbụna n’ebe m nọ pụọ. Abụ Ọma 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+ Abụ Ọma 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+ Abụ Ọma 88:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+
11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+
11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+
8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+