18 ọ bụkwa isi nke ahụ́ ahụ, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ mmalite, onye e bu ụzọ mụọ, bụ́ onye mbụ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ka o wee bụrụ onye bu ụzọ+ n’ihe niile;
5 Dị ka ihe atụ, ònye n’ime ndị mmụọ ozi ka ọ gwatụworo, sị: “Ị bụ ọkpara m; mụ onwe m aghọwo nna gị taa”?+ Ònye n’ime ha ka ọ sịkwara: “Mụ onwe m ga-aghọ nna ya, ya onwe ya ga-aghọkwa ọkpara m”?+