Abụ Ọma 64:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Aịzaya 54:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ngwá ọgụ ọ bụla a ga-akpụ iji lụso gị ọgụ agaghị aga nke ọma,+ ire ọ bụla nke ga-ekwu okwu megide gị n’ikpe ka ị ga-ama ikpe.+ Nke a bụ ihe nketa nke ndị ohu Jehova,+ ezi omume ha si n’ebe m nọ,” ka Jehova kwuru.+
3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Aịzaya 54:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ngwá ọgụ ọ bụla a ga-akpụ iji lụso gị ọgụ agaghị aga nke ọma,+ ire ọ bụla nke ga-ekwu okwu megide gị n’ikpe ka ị ga-ama ikpe.+ Nke a bụ ihe nketa nke ndị ohu Jehova,+ ezi omume ha si n’ebe m nọ,” ka Jehova kwuru.+
17 Ngwá ọgụ ọ bụla a ga-akpụ iji lụso gị ọgụ agaghị aga nke ọma,+ ire ọ bụla nke ga-ekwu okwu megide gị n’ikpe ka ị ga-ama ikpe.+ Nke a bụ ihe nketa nke ndị ohu Jehova,+ ezi omume ha si n’ebe m nọ,” ka Jehova kwuru.+