Abụ Ọma 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ ụbọ akwara nye Jehova ekele;+Jirinụ ụbọ nwere akwara iri+ bụkuo ya abụ olu ụtọ. Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+ Ndị Efesọs 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na-ekele+ Chineke bụ́ Nna anyị mgbe niile maka ihe niile n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst.
23 Ọ bụ onye na-achụ ekele dị ka àjà bụ onye na-enye m otuto;+Ma onye na-agbaso ụzọ kwụ ọtọ,M ga-eme ka ọ hụ nzọpụta nke si n’aka Chineke.”+