Abụ Ọma 47:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Kụọnụ aka, unu ndị niile.+Jirinụ ọṅụ tikuo Chineke mkpu mmeri.+ Abụ Ọma 92:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+ Ndị Efesọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova, Ndị Kọlọsi 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Kwenụ ka okwu nke Kraịst biri n’ime unu n’ụba, ka o meekwa ka unu nwee amamihe niile.+ Jirinụ abụ ọma+ na otuto a na-enye Chineke na abụ ime mmụọ+ na amara na-ezi ibe unu ihe,+ na-adụkwa ibe unu ọdụ, na-abụkunụ Jehova abụ n’ime obi unu.+
3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+
19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,
16 Kwenụ ka okwu nke Kraịst biri n’ime unu n’ụba, ka o meekwa ka unu nwee amamihe niile.+ Jirinụ abụ ọma+ na otuto a na-enye Chineke na abụ ime mmụọ+ na amara na-ezi ibe unu ihe,+ na-adụkwa ibe unu ọdụ, na-abụkunụ Jehova abụ n’ime obi unu.+