Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+ Joshụa 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Manase enweghịkwa ike iweghara obodo ndị a,+ kama ndị Kenan gbara isi akwara biri n’ala a.+ Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+
10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+
21 Ụmụ Benjamin achụpụghị ndị Jibọs bi na Jeruselem;+ kama ndị Jibọs na ụmụ Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+