1 Ndị Eze 17:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma o ruru na mgbe ụbọchị ụfọdụ gafere, iyi ndagwurugwu ahụ tara,+ n’ihi na ọ dịbeghị mmiri zoro n’elu ala. Aịzaya 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mmiri ga-atacha n’oké osimiri, osimiri ga-atakwa wee kpọọ nkụ.+ Aịzaya 42:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-ala ugwu ukwu na ugwu nta n’iyi,+ m ga-emekwa ka ahịhịa ndụ niile dị na ha kpọọ nkụ. M ga-eme ka osimiri ghọọ agwaetiti, m ga-emekwa ka ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị jupụtara takọọ.+
7 Ma o ruru na mgbe ụbọchị ụfọdụ gafere, iyi ndagwurugwu ahụ tara,+ n’ihi na ọ dịbeghị mmiri zoro n’elu ala.
15 M ga-ala ugwu ukwu na ugwu nta n’iyi,+ m ga-emekwa ka ahịhịa ndụ niile dị na ha kpọọ nkụ. M ga-eme ka osimiri ghọọ agwaetiti, m ga-emekwa ka ọdọ mmiri ndị ahịhịa amị jupụtara takọọ.+