Abụ Ọma 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+ Jeremaya 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ahụrụ m ugwu dị iche iche, ma, lee! ha na-ama jijiji, ugwu nta niile nọkwa na-eme mkpatụ.+ Zefanaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị oké iwe, ụbọchị ahụhụ na nke nhụjuanya,+ ụbọchị oké ifufe na nke ịtọgbọrọ n’efu, ụbọchị ọchịchịrị na nke itiri,+ ụbọchị ígwé ojii na nke oké ọchịchịrị,
7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+
15 Ụbọchị ahụ bụ ụbọchị oké iwe, ụbọchị ahụhụ na nke nhụjuanya,+ ụbọchị oké ifufe na nke ịtọgbọrọ n’efu, ụbọchị ọchịchịrị na nke itiri,+ ụbọchị ígwé ojii na nke oké ọchịchịrị,