Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 12:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Leenụ m. Gbaanụ akaebe megide m n’ihu Jehova nakwa n’ihu onye o tere mmanụ:+ Ehi ònye ka m kpụụrụ, ka ọ̀ bụ ịnyịnya ibu onye ka m kpụụrụ,+ ka ọ̀ bụ onye ka m rigburu, ka ọ̀ bụ onye ka m chiri ọnụ n’ala, ka ọ̀ bụ onye ka m naara ego aka azụ ka m wee jiri ya mechie anya m?+ M ga-enyeghachikwa ya unu.”+

  • Job 1:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 1 E nwere otu nwoke n’ala Ọz+ onye aha ya bụ Job;+ nwoke ahụ enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+ ọ bụkwa onye ezi omume,+ ọ na-atụ egwu Chineke,+ ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.+

  • Maịka 6:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Gị mmadụ, ọ gwawo gị ihe dị mma.+ Gịnị ka Jehova na-achọ n’aka gị ma ọ́ bụghị ime ihe n’ikpe ziri ezi+ na ịhụ obiọma+ n’anya nakwa iji obi umeala+ soro Chineke gị na-eje ije?+

  • Matiu 1:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Otú ọ dị, Josef bụ́ di ya bu n’uche ịgba ya alụkwaghịm*+ na nzuzo n’ihi na ọ bụ onye ezi omume, ọ chọghịkwa ibupụta ya n’ihu ọha.+

  • Ndị Efesọs 5:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ya mere, na-echesinụ nche ike ka otú unu si na-eje ije+ ghara ịdị ka ndị na-amaghị ihe kama dị ka ndị maara ihe,

  • Ndị Kọlọsi 4:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Na-ejenụ ije n’amamihe n’ebe ndị nọ n’èzí nọ,+ na-azụtaranụ onwe unu oge kwesịrị ekwesị.+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 2:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Unu bụ ndị akaebe, Chineke bụkwa onye akaebe, banyere otú anyị si guzosie ike n’ebe unu bụ́ ndị kwere ekwe nọ, bụrụkwa ndị ezi omume na ndị a na-apụghị ịta ụta+ n’ebe unu nọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya