Ndị Rom 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta. 2 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+
10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta.
21 N’ihi na ọ dịghị mgbe e si n’uche mmadụ buo amụma ọ bụla,+ kama ndị mmadụ kwuru ihe Chineke+ mere ka ha kwuo mgbe mmụọ nsọ na-edu ha.+