Nehemaya 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+ Abụ Ọma 119:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Jehova, echetawo m mkpebi ikpe gị nke dịwara malite mgbe ebighị ebi,+M na-enwetakwa nkasi obi.+ Abụ Ọma 119:160 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 160 Okwu gị dum bụ eziokwu,+Mkpebi ikpe gị niile ziri ezi na-adịru mgbe ebighị ebi.+
13 Ọ bụkwa n’Ugwu Saịnaị ka ị gbadatara+ wee gwa ha okwu site n’eluigwe+ ma gaa n’ihu inye ha mkpebi ikpe ziri ezi+ na iwu eziokwu,+ ụkpụrụ dị mma+ na ntụziaka.+