Abụ Ọma 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O gwuwo olulu, gwumie ya egwumi;+Ma ọ ga-adaba n’ime okokoro o gwuru.+ Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 119:78 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 78 Ka ihere mee ndị mpako, n’ihi na ha eduhiewo m n’enweghị ihe kpatara ya.+Ma mụ onwe m na-echebara iwu gị echiche.+ Ilu 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-abaghị n’ihe na-egwupụta ihe ọjọọ,+ a pụkwara ịsị na ọkụ nke na-erepịa ihe dị n’egbugbere ọnụ ya.+ Jeremaya 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma?+ N’ihi na ha egwuworo mkpụrụ obi m olulu.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha, iji mee ka oké iwe ị na-eweso ha dajụọ.+
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
78 Ka ihere mee ndị mpako, n’ihi na ha eduhiewo m n’enweghị ihe kpatara ya.+Ma mụ onwe m na-echebara iwu gị echiche.+
27 Onye na-abaghị n’ihe na-egwupụta ihe ọjọọ,+ a pụkwara ịsị na ọkụ nke na-erepịa ihe dị n’egbugbere ọnụ ya.+
20 È kwesịrị iji ihe ọjọọ kwụọ ụgwọ ihe ọma?+ N’ihi na ha egwuworo mkpụrụ obi m olulu.+ Cheta otú m si guzoro n’ihu gị kwuo ihe ọma banyere ha, iji mee ka oké iwe ị na-eweso ha dajụọ.+