Abụ Ọma 124:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mkpụrụ obi anyị dị ka nnụnụNke si n’ọnyà nke ndị na-esi ọnyà+ fepụ.+Ọnyà agbajiwo,+Anyị onwe anyị agbapụwokwa.+ Abụ Ọma 140:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila.
7 Mkpụrụ obi anyị dị ka nnụnụNke si n’ọnyà nke ndị na-esi ọnyà+ fepụ.+Ọnyà agbajiwo,+Anyị onwe anyị agbapụwokwa.+
5 Ndị na-ebuli onwe ha elu esiworo m ọnyà;+Ha atụsasịwokwa ụdọ dị ka ụgbụ n’akụkụ ụzọ.+Ha esiworo m ọnyà.+ Sila.