Abụ Ọma 148:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+ Ezikiel 29:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka otu mpi puoro ụlọ Izrel,+ m ga-emekwa ka i nwee ihe mere ị ga-eji meghee ọnụ n’etiti ha.+ Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.” Luk 1:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 O mewokwa ka mpi+ nzọpụta biliere anyị n’ụlọ Devid bụ́ ohu ya,
14 Ọ ga-eme ka mpi ndị ya dị elu,+Meekwa ka otuto nke ndị niile na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ dị elu,+Ya bụ, nke ụmụ Izrel, bụ́ ndị nọ ya nso.+Toonụ Jaa!+
21 “N’ụbọchị ahụ, m ga-eme ka otu mpi puoro ụlọ Izrel,+ m ga-emekwa ka i nwee ihe mere ị ga-eji meghee ọnụ n’etiti ha.+ Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”