27 M ga-emeghe ọnụ gị mgbe m ga-agwa gị okwu, ị ga-asịkwa ha,+ ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Ka onye chọrọ ịnụ nụrụ,+ ka onye na-achọghị ịnụ ghara ịnụ, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
27 N’ụbọchị ahụ, ị ga-emeghere onye ahụ gbapụrụ agbapụ ọnụ gị,+ ị ga-ekwu okwu, ị gaghị agba nkịtị ọzọ;+ ị ga-abụkwara ha ihe àmà+ nke ihe ga-eme n’ọdịnihu. Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.”+