Aịzaya 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha bụ ndị na-enupụ isi,+ ụmụ na-adịghị ekwu eziokwu,+ ụmụ na-achọghị ịnụ iwu Jehova;+ Jeremaya 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma obi ndị a kpọchiri akpọchi, na-enupụkwa isi; ha ahapụwo m wee na-eje ije n’ụzọ ha.+ Ezikiel 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ n’etiti ụlọ na-enupụ isi+ ka i bi, ndị nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha adịghị ahụ ụzọ,+ ndị nwere ntị e ji anụ ihe ma ha adịghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+
2 “Nwa nke mmadụ, ọ bụ n’etiti ụlọ na-enupụ isi+ ka i bi, ndị nwere anya e ji ahụ ụzọ ma ha adịghị ahụ ụzọ,+ ndị nwere ntị e ji anụ ihe ma ha adịghị anụ ihe,+ n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi.+